Jeremaya 18:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma, ndị m echefuola m.+ Ha na-achụrụ chi dị iche iche na-abaghị uru àjà.+ Ha na-emekwa ka ndị mmadụ na-ada ka ha na-aga n’ụzọ ha, bụ́ ụzọ dịwara kemgbe oge ochie.+ Ha na-eme ihe a ka ndị ahụ soro okporo ụzọ ọzọ na-adịghị larịị.*
15 Ma, ndị m echefuola m.+ Ha na-achụrụ chi dị iche iche na-abaghị uru àjà.+ Ha na-emekwa ka ndị mmadụ na-ada ka ha na-aga n’ụzọ ha, bụ́ ụzọ dịwara kemgbe oge ochie.+ Ha na-eme ihe a ka ndị ahụ soro okporo ụzọ ọzọ na-adịghị larịị.*