Jeremaya 18:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị m na-eme ihe a ka ala ha na-emenye ndị ga-ahụ ya ụjọ,+Ha ana-afụkwa mkpọrọhịhị ruo mgbe ebighị ebi.+ Onye ọ bụla nke si na ya na-agafe ga-ekporopụ anya na-ele ya, fufeekwa n’isi.+
16 Ndị m na-eme ihe a ka ala ha na-emenye ndị ga-ahụ ya ụjọ,+Ha ana-afụkwa mkpọrọhịhị ruo mgbe ebighị ebi.+ Onye ọ bụla nke si na ya na-agafe ga-ekporopụ anya na-ele ya, fufeekwa n’isi.+