Jeremaya 18:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-achụsasị ha n’ihu ndị iro ha otú ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ si efesasị ihe. M ga-agbakụta ha azụ. Agaghị m eche ha ihu n’ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ha.”+
17 M ga-achụsasị ha n’ihu ndị iro ha otú ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ si efesasị ihe. M ga-agbakụta ha azụ. Agaghị m eche ha ihu n’ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ha.”+