Jeremaya 18:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 È kwesịrị iji ihe ọjọọ kwụọ ụgwọ ihe ọma? N’ihi na ha egwuorola m* olulu ka m daba nwụọ.+ Cheta otú m si guzoro n’ihu gị kwuo ihe ọma banyere ha,Iji mee ka ị kwụsị iwesa ha iwe.
20 È kwesịrị iji ihe ọjọọ kwụọ ụgwọ ihe ọma? N’ihi na ha egwuorola m* olulu ka m daba nwụọ.+ Cheta otú m si guzoro n’ihu gị kwuo ihe ọma banyere ha,Iji mee ka ị kwụsị iwesa ha iwe.