21 N’ihi ihe a ha mere, hapụ ụmụ ha ka agụụ gụgbuo ha.
Hapụkwa ha na ụmụ ha ka e jiri mma agha gbuo ha.+
Ka ndị nwunye ha gbara aka ụmụ, ghọọkwa ụmụ nwaanyị isi mkpe.+
Ka ajọ ọrịa gbuo ụmụ nwoke ha.
Ka e jirikwa mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha n’agha.+