Jeremaya 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova kwuru, sị: “Gaa zụta ite ụrọ n’aka ọkpụite.+ Kpọrọ ụfọdụ ndị a ma ama n’ime ndị m na ụfọdụ ndị a ma ama n’ime ndị nchụàjà
19 Jehova kwuru, sị: “Gaa zụta ite ụrọ n’aka ọkpụite.+ Kpọrọ ụfọdụ ndị a ma ama n’ime ndị m na ụfọdụ ndị a ma ama n’ime ndị nchụàjà