-
Jeremaya 19:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Kwuo, sị, ‘Ndị eze Juda na ndị bi na Jeruselem, nụrụnụ ihe Jehova kwuru. Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, sịrị:
“‘“M ga-eme ka ọdachi dakwasị obodo a, nke na ntị ọ bụla nụrụ ya ga-azụ wuruwuru.
-