Jeremaya 19:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha rụkwaara Bel ebe ndị dị elu ka ha nọrọ na ha na-eji ụmụ ha ndị nwoke achụrụ Bel àjà a na-esucha ọkụ.+ Ọ bụghị mụnwa gwara ha mewe ihe a. Agwaghị m ha gbasara ya. Ọ batatụbeghịkwa m n’obi.”’*+
5 Ha rụkwaara Bel ebe ndị dị elu ka ha nọrọ na ha na-eji ụmụ ha ndị nwoke achụrụ Bel àjà a na-esucha ọkụ.+ Ọ bụghị mụnwa gwara ha mewe ihe a. Agwaghị m ha gbasara ya. Ọ batatụbeghịkwa m n’obi.”’*+