Jeremaya 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “‘Jehova kwuru, sị: “N’ihi ya, oge na-abịa mgbe a na-agaghịzi na-akpọ ebe a Tofet ma ọ bụ Ndagwurugwu Nwa Hinọm, kama, a ga na-akpọzi ya Ndagwurugwu Igbu Mmadụ.+
6 “‘Jehova kwuru, sị: “N’ihi ya, oge na-abịa mgbe a na-agaghịzi na-akpọ ebe a Tofet ma ọ bụ Ndagwurugwu Nwa Hinọm, kama, a ga na-akpọzi ya Ndagwurugwu Igbu Mmadụ.+