Jeremaya 19:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M ga-anọ ebe a kụghasịa atụmatụ ndị Juda na ndị bi na Jeruselem. M ga-emekwa ka ndị iro ha jiri mma agha gbuo ha, meekwa ka ndị na-achọ igbu ha* gbuo ha. M ga-enye nnụnụ na anụ ọhịa ozu ha ka ha rie.+
7 M ga-anọ ebe a kụghasịa atụmatụ ndị Juda na ndị bi na Jeruselem. M ga-emekwa ka ndị iro ha jiri mma agha gbuo ha, meekwa ka ndị na-achọ igbu ha* gbuo ha. M ga-enye nnụnụ na anụ ọhịa ozu ha ka ha rie.+