Jeremaya 19:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M ga-eme obodo a ihe otú ọ ga-abụ, mmadụ hụ ya, ya eju ya anya, ya afụọkwa mkpọrọhịhị. Onye ọ bụla na-agafe na ya ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ahụhụ a tara ndị bi na ya.+
8 M ga-eme obodo a ihe otú ọ ga-abụ, mmadụ hụ ya, ya eju ya anya, ya afụọkwa mkpọrọhịhị. Onye ọ bụla na-agafe na ya ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ahụhụ a tara ndị bi na ya.+