11 Gwakwa ha, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “M ga-akụ obodo a na ndị bi na ya righirighi otú ahụ mmadụ si akụri ite ọkpụite kpụrụ nke na a gaghị emezili ya. A ga na-elikwa ozu ndị mmadụ na Tofet ruo mgbe a na-agaghịzi enwe ebe a ga-eli ha.”’+