Jeremaya 19:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ụlọ ndị dị na Jeruselem na ụlọ ndị eze Juda ga-adị ka Tofet+ na-adịghị ọcha, ya bụ, ụlọ niile dị n’elu ụlọ, ebe ha na-achụrụ ihe ndị dị n’eluigwe àjà+ na ebe ha na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà mmanya.’”+
13 Ụlọ ndị dị na Jeruselem na ụlọ ndị eze Juda ga-adị ka Tofet+ na-adịghị ọcha, ya bụ, ụlọ niile dị n’elu ụlọ, ebe ha na-achụrụ ihe ndị dị n’eluigwe àjà+ na ebe ha na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà mmanya.’”+