Jeremaya 19:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘M ga-eme ka ọdachi niile m kwuru okwu ya dakwasị obodo a na obodo niile gbara ya gburugburu, n’ihi na ha kpọrọ ekwo nkụ* jụ irubere m isi.’”+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:15 Jeremaya, p. 159
15 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘M ga-eme ka ọdachi niile m kwuru okwu ya dakwasị obodo a na obodo niile gbara ya gburugburu, n’ihi na ha kpọrọ ekwo nkụ* jụ irubere m isi.’”+