Jeremaya 20:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma n’echi ya, mgbe Pash-họ hapụrụ Jeremaya, Jeremaya gwara ya, sị: “Aha Jehova gụrụ gị ugbu a bụ Ụjọ Dị Ebe Niile,+ ọ bụghị Pash-họ.
3 Ma n’echi ya, mgbe Pash-họ hapụrụ Jeremaya, Jeremaya gwara ya, sị: “Aha Jehova gụrụ gị ugbu a bụ Ụjọ Dị Ebe Niile,+ ọ bụghị Pash-họ.