-
Jeremaya 20:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ka nwoke ahụ dịrị ka obodo dị iche iche Jehova kwaturu n’akwaghị mmakwaara.
Ka ọ nụ mkpu ákwá n’ụtụtụ, nụkwa mkpu agha n’etiti ehihie.
-