Jeremaya 21:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Biko, jụọrọ anyị Jehova ase, n’ihi na Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn na-achọ ịlụso anyị agha.+ Ikekwe, Jehova ga-arụrụ anyị otu n’ime ọrụ ya dị ebube, nke ga-eme ka Nebukadneza hapụ anyị.”+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:2 Jeremaya, p. 55-56
2 “Biko, jụọrọ anyị Jehova ase, n’ihi na Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn na-achọ ịlụso anyị agha.+ Ikekwe, Jehova ga-arụrụ anyị otu n’ime ọrụ ya dị ebube, nke ga-eme ka Nebukadneza hapụ anyị.”+