Jeremaya 21:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 ‘Jehova bụ́ Chineke Izrel sịrị: “M ga-eme ka ngwá agha unu tụgharịa mee unu ihe, ya bụ, ngwá agha unu ji na-achọ ịlụso eze Babịlọn+ na ndị Kaldia agha, bụ́ ndị nọchibidoro unu n’azụ mgbidi unu. M ga-achịkọtakwa ngwá agha unu* n’etiti obodo a.
4 ‘Jehova bụ́ Chineke Izrel sịrị: “M ga-eme ka ngwá agha unu tụgharịa mee unu ihe, ya bụ, ngwá agha unu ji na-achọ ịlụso eze Babịlọn+ na ndị Kaldia agha, bụ́ ndị nọchibidoro unu n’azụ mgbidi unu. M ga-achịkọtakwa ngwá agha unu* n’etiti obodo a.