Jeremaya 21:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu onye nọgidere n’obodo a. Ma onye pụrụ gaa chịliere ndị Kaldia nọchibidoro unu aka elu ga-adị ndụ, zọọ onwe ya ndụ,* ya abụrụ ụgwọ ọrụ ya.”’*+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:9 Ụlọ Nche,10/1/2002, p. 15-16
9 “Mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu onye nọgidere n’obodo a. Ma onye pụrụ gaa chịliere ndị Kaldia nọchibidoro unu aka elu ga-adị ndụ, zọọ onwe ya ndụ,* ya abụrụ ụgwọ ọrụ ya.”’*+