Jeremaya 21:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “‘Jehova kwuru, sị, “Agbakụtala m obodo a azụ ka ọdachi dakwasị ya, ka ihe ọma ghara ime na ya.+ A ga-enyefe ya n’aka eze Babịlọn.+ Ọ ga-agbakwa ya ọkụ.”+
10 “‘Jehova kwuru, sị, “Agbakụtala m obodo a azụ ka ọdachi dakwasị ya, ka ihe ọma ghara ime na ya.+ A ga-enyefe ya n’aka eze Babịlọn.+ Ọ ga-agbakwa ya ọkụ.”+