Jeremaya 21:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-eme ka unu zaa ajụjụ ihe unu mere.+ M ga-esunye oké ọhịa unu ọkụ. Ọ ga-erepịakwa ihe niile gbara ya gburugburu.’+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”
14 M ga-eme ka unu zaa ajụjụ ihe unu mere.+ M ga-esunye oké ọhịa unu ọkụ. Ọ ga-erepịakwa ihe niile gbara ya gburugburu.’+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”