Jeremaya 22:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Jehova kwuru banyere ezinụlọ eze Juda, sị: ‘N’anya m, unu dị ka GiliedNakwa ọnụ ọnụ ugwu Lebanọn. Ma, m ga-eme ka unu bụrụ ala ịkpa. Ọ dịghị obodo ọ bụla n’ime obodo unu niile mmadụ ga-ebi.+
6 “Jehova kwuru banyere ezinụlọ eze Juda, sị: ‘N’anya m, unu dị ka GiliedNakwa ọnụ ọnụ ugwu Lebanọn. Ma, m ga-eme ka unu bụrụ ala ịkpa. Ọ dịghị obodo ọ bụla n’ime obodo unu niile mmadụ ga-ebi.+