Jeremaya 22:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M ga-ahọpụta ndị ga-ebibi unu.* Onye nke ọ bụla ga-eji ngwá agha ya.+ Ha ga-egbutu osisi sida unu ndị kacha mma,Meekwa ka ha daba n’ọkụ.+
7 M ga-ahọpụta ndị ga-ebibi unu.* Onye nke ọ bụla ga-eji ngwá agha ya.+ Ha ga-egbutu osisi sida unu ndị kacha mma,Meekwa ka ha daba n’ọkụ.+