Jeremaya 22:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ha ga-azakwa ha, sị: “Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ ha na Jehova bụ́ Chineke ha gbara gaa na-akpọrọ chi ọzọ dị iche iche isiala, na-efekwa ha.”’+
9 Ha ga-azakwa ha, sị: “Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ ha na Jehova bụ́ Chineke ha gbara gaa na-akpọrọ chi ọzọ dị iche iche isiala, na-efekwa ha.”’+