-
Jeremaya 22:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Unu eberela onye nwụrụ anwụ ákwá.
Unu erukwarala ya uju.
Kama, besierenụ onye a dọọrọ n’agha ákwá ike,
N’ihi na ọ gaghị alọta ọzọ. Ọ gaghịkwa ahụ ala a mụrụ ya anya ọzọ.
-