Jeremaya 22:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “E nwere ihe Jehova kwuru banyere Shalọm,*+ bụ́ eze Juda, onye si n’ala a pụọ, onye bụ́kwa nwa Josaya, nke nọchiri Josaya+ nna ya. Ọ sịrị, ‘Ọ gaghị alọta n’ala a ọzọ. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:11 Jeremaya, p. 158-159
11 “E nwere ihe Jehova kwuru banyere Shalọm,*+ bụ́ eze Juda, onye si n’ala a pụọ, onye bụ́kwa nwa Josaya, nke nọchiri Josaya+ nna ya. Ọ sịrị, ‘Ọ gaghị alọta n’ala a ọzọ.