Jeremaya 22:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Onye na-asịkwa, ‘M ga-arụrụ onwe m nnukwute ụlọ,Nke ọnụ ụlọ ndị dị n’elu ya ga-asakwa mbara. M ga-etinye ha windo. M ga-eji osisi sida machie ahụ́ ya, teekwa ya ágbá na-acha uhie uhie.* Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:14 Jeremaya, p. 140
14 Onye na-asịkwa, ‘M ga-arụrụ onwe m nnukwute ụlọ,Nke ọnụ ụlọ ndị dị n’elu ya ga-asakwa mbara. M ga-etinye ha windo. M ga-eji osisi sida machie ahụ́ ya, teekwa ya ágbá na-acha uhie uhie.*