Jeremaya 22:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ì chere na ị ga na-achị n’ihi na i ji osisi sida na-egosi na ị ka ndị ọzọ? Nna gị riri nri, ṅụọkwa mmanya,Ma, o kpere ikpe ziri ezi, meekwa ezi omume.+ Ihe gazikwaara ya. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:15 Jeremaya, p. 140-141
15 Ì chere na ị ga na-achị n’ihi na i ji osisi sida na-egosi na ị ka ndị ọzọ? Nna gị riri nri, ṅụọkwa mmanya,Ma, o kpere ikpe ziri ezi, meekwa ezi omume.+ Ihe gazikwaara ya.