Jeremaya 22:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Nwoke a bụ́ Konaya ọ̀ bụ ite e ledara anya, nke a kụriri akụri,Ka ọ̀ bụ ite na-enweghị onye chọrọ ya? Gịnị mere a ga-eji chụpụ ya na ụmụ ya,Chụga ha n’obodo ha na-amaghị?’+
28 Nwoke a bụ́ Konaya ọ̀ bụ ite e ledara anya, nke a kụriri akụri,Ka ọ̀ bụ ite na-enweghị onye chọrọ ya? Gịnị mere a ga-eji chụpụ ya na ụmụ ya,Chụga ha n’obodo ha na-amaghị?’+