Jeremaya 23:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-ahọpụtara ha ndị ọzụzụ atụrụ ga na-azụ ha nke ọma.+ Ha agaghịzi atụ egwu. Ụjọ agaghịkwa atụ ha. E nweghịkwa nke ga-efu efu n’ime ha.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:4 Jeremaya, p. 129-130
4 M ga-ahọpụtara ha ndị ọzụzụ atụrụ ga na-azụ ha nke ọma.+ Ha agaghịzi atụ egwu. Ụjọ agaghịkwa atụ ha. E nweghịkwa nke ga-efu efu n’ime ha.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.