Jeremaya 23:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Kama ha ga na-asị, ‘Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye si n’ala dị n’ebe ugwu nakwa n’ala niile ọ chụsasịrị ndị Izrel kpọlata ha, na-aṅụ iyi.’ Ha ga-ebikwa n’ala nke ha.”+
8 Kama ha ga na-asị, ‘Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye si n’ala dị n’ebe ugwu nakwa n’ala niile ọ chụsasịrị ndị Izrel kpọlata ha, na-aṅụ iyi.’ Ha ga-ebikwa n’ala nke ha.”+