Jeremaya 23:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova kwukwara, sị, “N’ihi ihe a ha na-eme, ụzọ ha na-aga na ya ga na-amị amị, gbaakwa ọchịchịrị.+ A ga-enu ha aka, ha adaa. M ga-eme ka ọdachi dakwasị haN’afọ ha ga-aza ajụjụ ihe ha mere.”
12 Jehova kwukwara, sị, “N’ihi ihe a ha na-eme, ụzọ ha na-aga na ya ga na-amị amị, gbaakwa ọchịchịrị.+ A ga-enu ha aka, ha adaa. M ga-eme ka ọdachi dakwasị haN’afọ ha ga-aza ajụjụ ihe ha mere.”