14 Ahụkwala m ihe jọgburu onwe ya ndị amụma nọ na Jeruselem na-eme.
Ha na-akwa iko,+ na-aghagbukwa onwe ha n’ụgha.+
Ha na-akwado ndị na-eme ihe ọjọọ.
Ha anaghịkwa akwụsị ihe ọjọọ ha na-eme.
N’anya m, ha niile dị ka ndị Sọdọm.+
Ndị bi na Jeruselem dịkwa ka ndị Gọmọra.”+