Jeremaya 23:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ezighị m ndị amụma ahụ ka ha gaa ebe ọ bụla, ma ha gbaara ọsọ gawa. Agwaghị m ha ihe ọ bụla, ma ha buru amụma.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:21 Ụlọ Nche,3/1/1994, p. 9
21 Ezighị m ndị amụma ahụ ka ha gaa ebe ọ bụla, ma ha gbaara ọsọ gawa. Agwaghị m ha ihe ọ bụla, ma ha buru amụma.+