-
Jeremaya 24:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Mkpụrụ fig ndị dị n’otu nkata dị ezigbo mma. Ha dị ka mkpụrụ fig ndị bu ibe ha ụzọ mịa. Ma, mkpụrụ fig ndị dị na nkata nke ọzọ mebiri ezigbo mmebi, nke na e nweghị onye nwere ike ịta ha.
-