-
Jeremaya 24:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 “Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị, ‘M ga-ele ndị a e si na Juda dọrọ n’agha, ndị m si ebe a chụga ala ndị Kaldia, anya ọma. M ga-ele ha anya ọma otú m lere mkpụrụ fig ndị a dị mma.
-