Jeremaya 24:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M ga-eme ka ha jiri obi ha chọọ ịmata m nke ọma, ka ha mata na m bụ Jehova.+ Ha ga-abụ ndị m, mụnwa ga-abụkwa Chineke ha,+ n’ihi na ha ga-eji obi ha niile lọghachikwute m.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:7 Ụlọ Nche,3/15/2013, p. 8-93/1/1994, p. 14-15, 17
7 M ga-eme ka ha jiri obi ha chọọ ịmata m nke ọma, ka ha mata na m bụ Jehova.+ Ha ga-abụ ndị m, mụnwa ga-abụkwa Chineke ha,+ n’ihi na ha ga-eji obi ha niile lọghachikwute m.+