8 “‘Ma, a bịa n’ihe gbasara mkpụrụ fig ndị ahụ mebiri emebi, nke na e nweghị onye nwere ike ịta ha,+ Jehova kwuru, sị: “Otú ahụ ka m ga-esi were Zedekaya+ bụ́ eze Juda, ndị o mere ndị isi nakwa ndị fọdụrụ na Jeruselem, ma hà nọ na Juda ma hà nọ n’Ijipt.+