Jeremaya 25:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Chineke gwara Jeremaya okwu gbasara ndị Juda niile n’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda. Afọ ahụ bụkwa afọ nke mbụ n’ọchịchị Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:1 Amụma Daniel, p. 18-19
25 Chineke gwara Jeremaya okwu gbasara ndị Juda niile n’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda. Afọ ahụ bụkwa afọ nke mbụ n’ọchịchị Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn.