Jeremaya 25:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova nọkwa na-ezitere unu ndị ohu ya niile, bụ́ ndị amụma, ugboro ugboro,* ma unu anaghị ege ha ntị. Unu anaghịkwa atọ ntị n’ala ịnụ ihe ha na-agwa unu.+
4 Jehova nọkwa na-ezitere unu ndị ohu ya niile, bụ́ ndị amụma, ugboro ugboro,* ma unu anaghị ege ha ntị. Unu anaghịkwa atọ ntị n’ala ịnụ ihe ha na-agwa unu.+