Jeremaya 25:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Jehova kwuru, sị: ‘Ma, unu anaghị ege m ntị. Kama, unu na-eji ọrụ aka unu akpasu m iwe. Ọdachi ga-adakwasị unu n’ihi ihe a unu na-eme.’+
7 “Jehova kwuru, sị: ‘Ma, unu anaghị ege m ntị. Kama, unu na-eji ọrụ aka unu akpasu m iwe. Ọdachi ga-adakwasị unu n’ihi ihe a unu na-eme.’+