Jeremaya 25:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M ga-eme ka ha kwụsị iti mkpu ọṅụ na mkpu ndị obi dị ụtọ ha na-eti,+ meekwa ka a ghara ịnụ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na olu nwaanyị a na-alụ ọhụrụ+ na ụda nkume e ji egwe nri. M ga-emekwa ka a gharazie ịna-ahụ ìhè ọkụ.* Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:10 Ụlọ Nche,7/1/2015, p. 156/1/2014, p. 93/1/1994, p. 19-20 Mmezu Mkpughe, p. 270
10 M ga-eme ka ha kwụsị iti mkpu ọṅụ na mkpu ndị obi dị ụtọ ha na-eti,+ meekwa ka a ghara ịnụ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na olu nwaanyị a na-alụ ọhụrụ+ na ụda nkume e ji egwe nri. M ga-emekwa ka a gharazie ịna-ahụ ìhè ọkụ.*