Jeremaya 25:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Jehova kwuru, sị, ‘Ma, afọ iri asaa gachaa,+ m ga-eme ka eze Babịlọn na mba ahụ, ya bụ, ndị Kaldia, zaa ajụjụ* maka mmehie ha.+ Ala ha ga-atọgbọrọkwa nkịtị ruo mgbe ebighị ebi.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:12 Ụlọ Nche,3/1/1994, p. 20
12 “Jehova kwuru, sị, ‘Ma, afọ iri asaa gachaa,+ m ga-eme ka eze Babịlọn na mba ahụ, ya bụ, ndị Kaldia, zaa ajụjụ* maka mmehie ha.+ Ala ha ga-atọgbọrọkwa nkịtị ruo mgbe ebighị ebi.+