Jeremaya 25:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị mbụ ṅụrụ ya bụ Jeruselem na obodo ndị dị na Juda,+ ma ndị eze ha ma ndị isi ha. Mmanya a ha ṅụrụ ga-eme ka ha laa n’iyi, bụrụ ihe na-awụ akpata oyi na ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị nakwa ihe a bụrụ ọnụ.+ Ihe a ga-emezukwa n’egbughị oge. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:18 Ụlọ Nche,3/1/1994, p. 20-21
18 Ndị mbụ ṅụrụ ya bụ Jeruselem na obodo ndị dị na Juda,+ ma ndị eze ha ma ndị isi ha. Mmanya a ha ṅụrụ ga-eme ka ha laa n’iyi, bụrụ ihe na-awụ akpata oyi na ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị nakwa ihe a bụrụ ọnụ.+ Ihe a ga-emezukwa n’egbughị oge.