Jeremaya 25:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ndị ọzọkwa bụ ndị niile si esi bịa biri n’Ijipt, ndị eze niile na-achị Ọz, ndị eze niile na-achị ndị Filistia,+ ya bụ, ndị Ashkelọn,+ ndị Gaza, ndị Ekrọn, na ndị fọdụrụ n’Ashdọd.
20 Ndị ọzọkwa bụ ndị niile si esi bịa biri n’Ijipt, ndị eze niile na-achị Ọz, ndị eze niile na-achị ndị Filistia,+ ya bụ, ndị Ashkelọn,+ ndị Gaza, ndị Ekrọn, na ndị fọdụrụ n’Ashdọd.