Jeremaya 25:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ndị ọzọkwa bụ ndị eze niile na-achị ebe ugwu, ma ndị nọ nso ma ndị nọ ebe dị anya, n’otu n’otu, na alaeze niile ọzọ dị n’ụwa. Eze na-achị Shishak*+ ga-aṅụkwa mmanya ahụ mgbe ndị ọzọ a niile ṅụchara. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:26 Ụlọ Nche,3/1/1994, p. 20-21
26 Ndị ọzọkwa bụ ndị eze niile na-achị ebe ugwu, ma ndị nọ nso ma ndị nọ ebe dị anya, n’otu n’otu, na alaeze niile ọzọ dị n’ụwa. Eze na-achị Shishak*+ ga-aṅụkwa mmanya ahụ mgbe ndị ọzọ a niile ṅụchara.