-
Jeremaya 25:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Ọ bụrụkwa na ha ajụ ịnara gị iko ahụ, jụkwa ịṅụ mmanya dị n’ime ya, sị ha, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Unu ga-aṅụrịrị ya.
-