-
Jeremaya 25:30Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 “Buokwara ndị a amụma, sị ha,
‘Jehova ga-esi n’elu bigbọọ.
Ọ ga-esi n’ebe dị nsọ o bi mee ka a nụ olu ya.
Ọ ga-ebigbọ maka iwe ọ na-ewesa ụlọ ya dị n’ụwa.
Ọ ga-eji oké olu bụọ abụ yiri nke ndị na-azọchapụta mmanya
Iji gosi na o meriela ndị niile bi n’ụwa.’
-