Jeremaya 25:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Jehova kwukwara, sị, ‘Mkpọtụ a ga-eme ga-eru ebe ụwa sọtụrụ,N’ihi na Jehova na mba niile nwere okwu. Ọ ga-eji aka ya kpee mmadụ niile* ikpe.+ Ọ ga-emekwa ka e jiri mma agha gbuo ndị ajọ omume.’ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:31 Ụlọ Nche,3/1/1994, p. 22
31 Jehova kwukwara, sị, ‘Mkpọtụ a ga-eme ga-eru ebe ụwa sọtụrụ,N’ihi na Jehova na mba niile nwere okwu. Ọ ga-eji aka ya kpee mmadụ niile* ikpe.+ Ọ ga-emekwa ka e jiri mma agha gbuo ndị ajọ omume.’