-
Jeremaya 25:34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
34 Ndị ọzụzụ atụrụ, beenụ ákwá, tiekwanụ mkpu ákwá.
Ndị a ma ama, bụ́ ndị so n’ìgwè atụrụ, tụrụọnụ onwe unu n’ala,
N’ihi na ụbọchị a ga-egbu unu na ụbọchị a ga-achụsasị unu eruola,
Unu ga-ada n’ala ka arịa dị oké ọnụ.
-